Onye Nwe ezitewo (Our God who sent) Ndi ka ha nonyere anyi (His angels to come be to us) You are the God O! Eze (King), no one You Ekwueme! Ekwueme! (The One who and does) Ekwueme! Ekwueme! (The One who and does) You are the God o! Eze (King), no one you my Healer, You are my Keeper My Restorer, My You are the God o! Eze (King), no one You No one can do me You do No one can me like You do, God! You are the God o! Eze (King), no one You You picked me from the miry set my feet on the rock to stay You are my Promoter; You are my You are the God o! Eze (King), no one you Okechi e nnukwu chi (Oh Great God, God) Okechi e chi (Oh Great God, massive God) Nani gi bu ome okachie (Only You the final say) Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme (Only You say that comes to pass) Omo nnukwu chi (Final word, massive God) Amama amasi amasi (Wise God, Wise God, All God) ihe loro che loro enti (He swallows what swallows an elephant) Agu bata Mgbada awara Oso (The tiger that the antelope flee) Ekwueme so gi bu (The One that says and does, You are the One who and does) Ihe ikwuru bu ihe ina eme (What You say is You do) Ihe ikara bu ihe ina eme (You do you say) Obu onye ma chim kwuchasia? (Who can say it my God has not said it?) Obu Onye N'aturu chim uka chukwu? (Who tells God to do?) Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e (Forever and you do not change) onyiri amama amasi amasi (You no comparison, All-Knowing God) Ebube dike, Okechi, (Glorious in Power, God, The one who says and does) Ihe ikwu eme (What you say is what You do) Ihe loro ihe loro (He who swallows what swallow) Enyi odumu n' (The elephant and the lion) Oke n'eta Onwe ya (Great masquerade that guides Himself) Ogbara nkiti biri n' onu ya (In His Silence, he has the final say) Echeta obi esie ike (The one when you are confident) Gaga n' ogwu (He who walks on Amama amasi (Wise God, Wise God, All Wise God) Oje n' nmuo, Oje na madu Oma (The one who travels in the Spirit and in the - Good God) ulo adinma (He to a home everyone rejoices) dike, Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike (Glorious in Power, in Power) Ekwueme! (The one who and does) Ekwueme, (The one who says and does) Ekwueme, Ekwueme, (The one who says and does) Chi jury éluigwe we ju Uwa (God who the heavens and the earth) Ekwueme ihe ka ina eme (What You say is You do) Ekwueme gi bu ekwueme (He that and does, only you say and do) Ikuku chi obioma (The wind that be trapped) Ekwueme ememue ngada nga (The One who and does, the wealthiest) Obata ulo adi uma, chukwu olu ebube (The one welcome in homes, the God that does things) Ekwueme ihe ikwuru eme (The one that says and does, You say is what You do) Obu onye n'aturu gi uka oma? (Who tells you to do, my God?) Obudi Onye n'ekwu ma ikwuchasi ebighebi (Who can tell You when to speaking? Everlasting God) Nani gi bu ekwu eme, ihe bu ihe ina eme o! (The One that says and does, You are the One says and does it) Ekwueme ibu ekwueme (The one who and does) Oke nke n'ebu ogwe! (The one who and does, the flood that carries the bridge) Ebighebi eligwe!, Oke nmanwu n'eti ya (You are Forever) ulo adimma (The masquerade that Himself) O (Oh God) Ekwueme obi (God! You consoled my heart) Chukwu oma, Oletara onye emejoro oma (Good God, the one that the offended) Ekwueme, chi mu so gi bu ekwueme o (The one who says and does, the one who of me) Ekwuemem mu mmm Ekwueme (the One who and does) See What you've for me See how you set me You are the God O! Eze (My King), no one You